Gaa na ọdịnaya

Alexander Chi ụzọ Ibezim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Alexander Chibuzo Ibezim // i (amụrụ n'ụbọchị nke ise n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1962) bụ bishọp Anglịkan nke Naijiria . [1]

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ibezim na ise Ọgọstụ 1962 na Nibo-Nise ma gụọ akwụkwọ na Mahadum Naịjirịa. a họpụtara ya n'afọ 1994. Ọ rụrụ ọrụ na Lagos, na-etolite ịbụ Archdeacon. N'afọ 2010, ọ ghọrọ Bishọp nke Awka; na 2020 Achịbishọp of Niger . [2]

A raara Ibezim nye dị ka bishọp na 12 Septemba 2010 na st.peter katidral, Asaba ma tinye ya n'ebe ahụ dị ka Bishọp nke Awka na iri abụọ na abụọ Nọvemba 2010; e mechara họpụta ya (na mgbakwunye) ka ọ bụrụ Achịbishọp na 2019 ma tinye ya na iri abụọ na anọ Septemba 2019. [3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. The Rt Revd Alexander Ibezim - The Church Of Nigeria (Anglican Communion) - Anglican Communion. www.worldanglican.com. Retrieved on 2024-09-16.
  2. Rapheal. "Day Awka stood still", The Sun, 2020-01-22. Retrieved on 2024-09-16. (in en-US)
  3. "Archbishop Ibezim calls for increased security in Southeast – THE AUTHORITY NEWS", The Authority, 22 November 2020.