Gaa na ọdịnaya

Ali Aidoko Atai

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ali Aidoko U. Atai
Member of the House of Representatives
In office
2003–2007
ConstituencyAnkpa/Olamaboro/Omala Federal Constituency
Personal details
BornỌktoba 1970 (age 55)
NationalityNigerian
Political partyPeoples Democratic Party
OccupationPolitician

Ali Aidoko U. Atai bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Kogi Steeti, amụrụ na Ọktoba 1970. Ọ nọchitere anya Ankpa/Olamaboro/Omala Federal Constituency na Mgbakọ Mba site na 2003 ruo 2007 dị ka onye otu Peoples Democratic Party (PDP). .[1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. House of Representatives Member | Honourable Ali Aidoko Atai. web.archive.org (2007-10-20). Archived from the original on 2007-10-20. Retrieved on 2025-01-08.
  2. The House of Representatives, Federal Republic of Nigeria. web.archive.org (2007-12-21). Archived from the original on 2007-12-21. Retrieved on 2025-01-08.