Gaa na ọdịnaya

Alice Archenhold

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Alice Archenhold (née Markus; 27 August 1874 - 9 February 1943) [1][2] bụbu onye German na-enyocha mbara igwe nke di ya bụbu onye ibe ya na-enyoch mbara igwe Friedrich Simon Archenhold.[3][4]

A mụrụ Alice Markus na Wiesbaden, Germany, [5] wee lụọ Friedrich Simon Archenhold na ọnwa July 1897 ma biri na Berlin. Ha gara n'ihu nwee mụọ ụmụ ise.

Ụmụ ya nwoke, Günter, onye ghọrọ onye na-enyocha mbara igwe, na Horst, gbagara England, mana e jidere Alice ma chụlata ya (ya na nwa ya nwanyị Hilde) n'ogige ịta ahụhụ Theresienstadt, na Czechoslovakia, ebe ọ nwụrụ na ụbọchị 9 Febụwarị 1943.[6][7]

A na-eme echeta ya n'ili di ya na Zentralfriedhof Friedrichsfelde, Berlin.

N'afọ 2010, okporo ụzọ dị na Treptow-Köpenick ka aghagharịrị aha ya ka Alice Archenhold Weg . [4][8]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Becker (1993). Juden in Treptow: sie haben geheissen wir ihr heisst, 1. Aufl, Edition Hentrich, 10, 37. ISBN 3894680652. 
  2. (2001) Frauenmosaik : Frauenbiographien aus dem Berliner Stadtbezirk Treptow-Köpenick, 1. Aufl, Trafo, 13, 19. ISBN 9783896263438. 
  3. Einstein und Archenhold. www.einstein-website.de. Archived from the original on 15 October 2017. Retrieved on 26 December 2018.
  4. 1 2 Konrad Jarausch (9 January 2013). Geschichte der Universität Unter den Linden 1810-2010: Sozialistisches Experiment und Erneuerung in der Demokratie - die Humboldt-Universität zu Berlin 1945-2010. De Gruyter, 182–3. ISBN 978-3-05-006313-3.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "JarauschMiddell2013" defined multiple times with different content
  5. Terezín Memorial. www.pamatnik-terezin.cz. Retrieved on 2021-07-13.
  6. Alice Archenhold | Database of victims | Holocaust. www.holocaust.cz. Retrieved on 26 December 2018.
  7. Virginia Trimble (18 September 2007). Biographical Encyclopedia of Astronomers. Springer Science & Business Media. ISBN 978-0-387-30400-7. 
  8. Straßenumbenennung in Niederschöneweide. Berlin.de (archived). Archived from the original on 20 February 2010. Retrieved on 27 December 2018.