Alice Parisi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Alice Parisi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịItaly Dezie
Aha enyereAlice Dezie
aha ezinụlọ yaParisi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Disemba 1990 Dezie
Ebe ọmụmụTione di Trento Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuA.S.D. AGSM Verona Calcio Femminile, UPC Tavagnacco, Italy women's national football team, ACF Trento Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2019 FIFA Women's World Cup Dezie


Alice Parisi (amụrụ n'abali mbụ nke ọnwa Disemba n'afọ 1990) bụ onye na-agba bọọlụ n'etiti nke si Ịtali, na-agbachitere Sassuolo na Serie A nke Ịtali. Ọ gbara bọọlụ maka ACF Trento, ASD Bardolino na UPC Tavagnacco.[1][2]

Ọ bụ onye otu egwuregwu mba Ịtali.[3] Ọ gbara bọọlụ mbụ ya na ndị otu okenye na ọnwa Julai afọ 2007 megide Mexico. N'afọ sochirinụ, ọ bụ onye otu Under-19 nke meriri 2008 U-19 European Championship, ebe ọ nyere goolu nwetere mmeri na nke ikpeazụ.

O mechara sonye na asọmpi European Championship nke afọ 2009 na asọmpi ikpeazụ.[4] N'ịkwado ọnọdụ ya n'ime otu ahụ n'oge asọmpi iko mba ụwa nke afọ 2011 wee malite asọmpị ịma aka Europe nke afọ 2013 dị ka onye mbido.[5]

Ọbá foto[dezie | dezie ebe o si]


Otu njirimara[dezie | dezie ebe o si]

  • 2008 UEFA Women's Under-19 Championship
  • 1 Njikọ Ịtali (2009)


Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Profile. Soccerway. Retrieved on 15 November 2016.
  2. Profile in Tavagnacco's website
  3. Qualificazioni europee: Ultimi due impegni del 2011 contro Polonia e Grecia Italian Football Federation
  4. Profile in UEFA's 2009 Euro archive
  5. Statistics in UEFA.com