Gaa na ọdịnaya

Alli Adeyemi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Alli Adeyemi
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Septemba 1964 Dezie
Ebe ọmụmụAlafia Adeoye Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
Ebe agụmakwụkwọOlabisi Onabanjo University, Ladoke Akintola University of Technology Dezie
Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie

Alli Adeyemi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu na-anọchite anya Mushin Federal Constituency nke Lagos State na 10th House of Representatives. [1] [2][3] A mụrụ ya na 9 Septemba 1964, o si Lagos Steeti ma nwee nzere Master. A họpụtara ya n'ụlọ omebe iwu na ntuli aka 2019, ma họpụta ya ọzọ na 2023 n'okpuru All Progressives Congress (APC).[4][5][6]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Lawmaker empowers Mushin residents, pledges adequate representation (en-US). Retrieved on 2024-12-29.
  2. Lawal (2024-08-20). LAGOS Lawmaker, Hon. ADEYEMI ALLI (en-US). City People Magazine. Retrieved on 2024-12-29.
  3. Adeyemi Alli: Championing the Cause of Senior Citizens (en-US). The Gazelle News (2024-09-03). Archived from the original on 2025-02-12. Retrieved on 2024-12-29.
  4. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  5. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2025-01-08.
  6. 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-08.