Ally Mtoni
Ọdịdị
.
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Mtoni na Muhimbili National Hospital na Dar es Salaam, na 13 Machị 1993.
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Mtoni agbaala bọọlụ maka Kagera Sugar FC na Lipuli FC, Young Africans SC na Ruvu Shooting FC na Tanzania.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si][1]Mtoni mere otu egwuregwu bọọlụ mba Tanzania nke izizi na 18 Novemba 2018 na asọmpi AFCON 2019 megide Lesotho.
A họpụtara Mtoni maka ndị otu 2019 Africa Cup of Nations.
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Toni nwụrụ na Dar es Salaam na 11 Febụwarị 2022, mgbe ọ dị afọ 28.
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Lesotho v Tanzania game report. Confederation of African Football (18 November 2018).