Alwin Karl Haagner

Alwin Karl Haagner (1 June 1880 - 15 September 1962) bụ ọkachamara n'ihe gbasara nnụnụ na anụmanụ na South Africa, onye tinyere aka n'ịhazi Kruger National Park na n'oge mbụ iji mee ka a mata ma chebe anụ ọhịa ndị dị na ndịda Africa.
Ọ rụrụ ọrụ afọ iri dị ka onye nduzi nke Pretoria Zoological Gardens. O dere ọtụtụ akwụkwọ gbasara nnụnụ South Africa na nchedo anụ ọhịa.
Ndụ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Haagner was born in Hankey near Humansdorp where his father, Sigmund, an accountant at the explosives factory in Modderfontein, taught him at home. Young Haagner then worked alongside his father in the accounts department but found natural history of greater interest. At the age of 19, he published a note on the Cape Monitor followed by several papers on the birds of Modderfontein in the Ibis around 1901–1902. He was one of the founding members of the South African Ornithologists' Union begun in Johannesburg on 8 April 1904, an organization that amalgamated with the Transvaal Biological Society in 1916 to form the South African Biological Society. Haagner worked in the Transvaal Museum from 1906 collecting grass species among other specimens and becoming an assistant in ornithology from 1908 to J.W.B. Gunning. Along with Gunning he began to assemble a collection of birds from the region. Haagner left the museum in 1911, was succeeded by Austin Roberts, and became director of the Pretoria Zoological Gardens. During his directorship, animals were transferred to zoos in Europe and the United States through dealers in wild animals, leading to accusations that he was involved in their trade. His argument was that he was promoting the continued survival of endangered species, by ensuring that breeding pairs were protected within zoos worldwide. He then worked at a farm near Beira, Mozambique and returned to South Africa somewhere in the 1940s and settled in Pietermartizburg, working as an accountant.[1]
Njem nkuzi gara mba Amerịka na 1920 mere ka Mahadum Pittsburgh nye ya nzere Dọkịta Sayensị nsọpụrụ na 1922. O nwere mmasị na Kruger National Park ma rụọ ọrụ dị mkpa, ya na J. Stevenson-Hamilton, n'ide akwụkwọ Iwu Ogige Ntụrụndụ nke 1926. Ya na R.H. Ivy, so dee akwụkwọ Sketches of South African Bird-Life ma chịkọta A Checklist of the Birds of South Africa na J. W. B. Gunning, onye nduzi mbụ nke Transvaal Museum na 1910. O nyere aka gbanwee nhazi nke ụdị Cisticola nke South Africa. Ya na W. T. Hornaday dere The vanishing game of South Africa: A warning and an appeal (1922). Haagner bụ onye otu nsọpụrụ nke British Ornithologists' Union, Royal Hungarian Bureau of Ornithology na American Ornithologists' Union. [1][2]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Haagner lụrụ Johanna A. Moll na Mee 1910 ma ha nwere nwa nwanyị. Mgbe Johanna nwụsịrị, ọ lụrụ Gwendoline E. Allen na 1922 ma ha mụrụ nwa nwoke. Haagner nwụrụ n'ụlọ ya na Pietermaritzburg na 1962. [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 [P.A.C] (1962). "Obituary" (in en). Ostrich 33 (4): 56. DOI:10.1080/00306525.1962.9633464. ISSN 0030-6525. [P.A.C] (1962). "Obituary". Ostrich. 33 (4): 56. doi:10.1080/00306525.1962.9633464. ISSN 0030-6525.
- ↑ 2.0 2.1 Plug. Haagner, Mr Alwin Karl. S2A3 Biographical Database of Southern African Science. Retrieved on 2019-05-10.Plug, C. "Haagner, Mr Alwin Karl". S2A3 Biographical Database of Southern African Science. Retrieved 10 May 2019.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Works by or about Alwin Karl HaagnernaEbe Ndebe Ihe Ochie n'Intanet
- Ọ́bá Akwụkwọ Ihe Nketa Biodiversity