Amadeus nke Itoolu, Duke nke Savoy

Amadeus nke iteghete (Febụwarị nke mbụ na afọ 1435 -ụbọchị iri atọ n'ọnwa Machị n'afọ 1472), happy ka ejiri mara ya bụ Duke nke Savoy site na afọ 1465 ruo n'afọ 1472. E jiri nsọpụrụ ya mara ya, orụ obi ọma ya, na enweghị nsogbu ya, Chọọchị Katọliki na-akwanyere ya ugwu na oriri liturgical na ụbọchị iri atọ n'ọnwa Machị. Popu Innocent nke Iri na otu doro ya nsọ n'afọ 1677.
Ebe amụrụ Amadeus bụ na Thonon-les-Bains, nwa nwoke Louis, Duke nke Savoy, na Anne nke Lusignan, [1] nwa nwanyị Janus nke Cyprus, Eze nke Cyprus. N'afọ 1452, nne ya haziri alụmdi na nwunye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Yolande nke Valois (1434-1478), nwanne nwanyị nke Louis nke Iri na Otu nke France na nwa nwanyị nke Charles nke asaa. N'ihi ọrịa akwụkwụ ya na ezumike nká ya, E nyere ya steeti ahụ ahụ n'aka.[1]
Obodo France na Ala ukwuu dị Nsọ Rom gbara asọmpi iji nweta ikike nke ụzọ ugwu Alpine dị mkpa nke Savoy na ụzọ azụmahịa.[2] Nwanne ya nwanyị, Charlotte nke Savoy, bụ kwa nwunye nke abụọ nke Louis nke iri na otu. Mmetụta ndị France bara ụba nke ukwuu ruo na Savoy na mee ka mbaa lụọ agha dị n'etiti France na ndị eze ukwu.[3] E wuru Castle nke Moncaller na Piedmont, E wuru Ịtali n'oge 1100 ewuru ka ugwu, iji nye iwu ka ụzọ ndịda si Turin. N'etiti narị afọ nke iri na ise, Yolande gbanwere bụrụ zie Obi Eze nke Renaissance.
Amadeus bụ onye nche chere ndị isi nchụ aja Franciscan. O nyekwara ụlọ ụka ndị ọzọ yana ụlọ obibi maka nlekọta nke ndị ụbịam na ndị enweghị ka ọra ha.[2] Ọ jere njem ala nsọ na Saint-Claude n'oge 1471. [4] Ọ nwụrụ n'afọ na eso ya.[2]
Amadeus bụ onye na-edekwa ihe odide, na anakọtakwa ihe karịrị iri isii na- ọba akwụkwọ ducal nke nna nna ya Amadeus VII, Count of Savoy bidoro.[5]
Amadeus IX na Yolande nke Valois mụrụ ụmụ iri:
- ↑ Bunson, Matthew (2003). Bunson, Matthew and Bunson, Stephen. "Amadeus IX of Savoy", Our Sunday Visitor's Encyclopedia of Saints, OSV Publishing, 2003. ISBN 9781931709750.
- 1 2 3 ""The Early Dukes of Savoy", American Delegation of Savoy Orders". Archived from the original on February 6, 2012.
- ↑ "CATHOLIC ENCYCLOPEDIA: Savoy". www.newadvent.org.
- ↑ "CATHOLIC ENCYCLOPEDIA: Saint-Claude". www.newadvent.org.
- ↑ Hand, Joni M (2017). Women, Manuscripts and Identity in Northern Europe 1350–1550. Routledge. ISBN 978-1-351-53653-0.