Gaa na ọdịnaya

Amakohia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Amakohia (Mkpoputa) bụ aha obodo anọ dị iche iche dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria, ha niile dị n'ime na nso obodo Owerri na Ikeduru mpaghara gọọmentị nke Imo Steeti.[1]

Amakohia bụ otu n'ime obodo ndị dị n'okpuru ọchịchị Ikeduru na steeti Imo.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. GeoNames Fulltextsearch : amakohia. www.geonames.org. Retrieved on 2017-01-28.

Templeeti:Populated places of Imo State5°32′43″N 7°10′23″E / 5.5452°N 7.173°E / 5.5452; 7.173