Gaa na ọdịnaya

Amanda Adams

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Amanda Adams

 

Amanda Adams bụ onye ode akwụkwọ na ọkà mmụta ihe ochie sitere na Amerịka.[1] Ọ bụkwa onye nlereanya ejiji mbụ ma pụtara na mgbasa ozi Buffalo Jeans na 1996.[1]

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

O gara mahadum University of California, Berkeley, na ngalaba Anthropology na ngwụsị afọ 1990s wee mechaa nweta nkwanye ugwu Kroeber. O mechara nweta nzere masters na archaeology site na mahadum University of British Columbia, Vancouver. Ihe odide ihe ọmụmụ ya bụ Visions Cast on Stone, a na-ebipụta nke nchịkọta ha na magazin The Midden.


Akwụkwọ mbụ Adams. A Mermaid's Tale, bụ maka akụkọ ifo mermaid si gburugburu ụwa.[1] Ọ natara nyocha kpakpando na Booklist . [2] Akwụkwọ ya nke abụọ, Ladies of the Field, na-akọwa ndụ ndị na-amụ banyere ihe ochie nke ụmụ nwanyị.[3][4][5]

Akwụkwọ ndị e bipụtara

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Shulman. "A Model Archaeologist", AAAS, 22 December 2006. Retrieved on 13 April 2015.
  2. "A Mermaid's Tale", Booklist, 15 September 2006. Retrieved on 13 April 2015.
  3. 1 2 Arrieta. "La reina del desierto", El Correo, 25 May 2014. Retrieved on 13 April 2015.Arrieta, Julio (May 25, 2014). "La reina del desierto". El Correo. Archived from the original on April 26, 2014. Retrieved April 13, 2015.
  4. 1 2 Arrieta. "La arqueóloga peligrosa", El Correo, 24 May 2013. Retrieved on 13 April 2015.Arrieta, Julio (May 24, 2013). "La arqueóloga peligrosa". El Correo. Archived from the original on June 7, 2013. Retrieved April 13, 2015.
  5. "Ladies of the Field: Women Archaeologists and Their Search for Adventure", Publishers Weekly, 9 August 2010. Retrieved on 13 April 2015.

Ịgụ ihe ọzọ

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]