Amel Ben Abda
Amel Ben Abda bụ ọkammụta mgbakọ na mwepụ n'ụlọ akwụkwọ National Engineering School nke Tunis. Ọ bụ ya bụ onye mbụ na Tunisia nwetara nzere PhD na ngalaba mgbakọ na mwepụ. Ọ bụ onye nnọchi anya Tunisia na kọmitii na-eduzi International Laboratory for Computer Sciences and Applied Mathematics na bọọdụ ndị ndụmọdụ nke Tunisian Woman Mathematician Association. Òtù na-ahụ maka nchịkọta ụmụ nwanyị nke Tunisia.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Ben Abda gụrụ mgbakọ na mwepụ na National Engineering School of Tunis, gụsịa akwụkwọ n'afọ 1988. [1] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ rụrụ ọrụ na Preparatory Institute for Engineering Studies nke Nabeul. [2] Ọ gara n'ihu nweta nzere PhD mbụ na ngalaba Applied Mathematics na Tunisia n'afọ 1993.[3][4]
Ime nnyocha na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'ọrụ ya na ngalaba applied mathematics, Ben Abda arụọla ọrụ n'usoro "reciprocity gap" nke e nwere ike iji gosi nkwarụ ndị dị na ngwaọrụ.[5][6][7] Ọ̀ na-arụkwa ọrụ na nsogbu nke ịrụgharị ọnọdụ ókè site na data na-ezughị ezu.[8]
N'afọ 1993, Ben Abda sonyere Preparatory Institute for Scientific and Technical Studies, ebe e buliri ya gaa n'ọkwá osote prọfesọ n'otu afọ ahụ .[2] N'afọ 1999 of sonyere National Engineering School of Tunis.[2] Ọ̀ kọwara maka nrụgharị Tunisia nke mbụ n'afọ 1998.[1] Ọ̀ bụ ya na-ahụ maka òtù inverse theorems na Laboratory of Mathematical Modelling and Numeric in Engineering Sciences (LAMSIN).[9]
Ọ bụ onye nnọchi anya Tunisia na kọmitii na-eduzi International Laboratory for Computer Sciences and Applied Mathematics. . [3] Ọ nọkwa na bọọdụ ndụmọdụ nke Tunisian Woman Mathematician Association (TWMA). [10][11] TWMA na-enye ihe nrite kwa afọ maka thesis PhD kachasị mma na mgbakọ na mwepụ.[12]
N'afọ 2018 a họpụtara ya dịka òtù n'ime ụmụ nwanyị otu narị kacha elu nke OkayAfrica.[3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Amel Ben Abda | European Women in Mathematics (en). europeanwomeninmaths.org. Archived from the original on 2018-07-13. Retrieved on 2018-07-13. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":0" defined multiple times with different content - 1 2 3 Representative of Tunisia in the Steering Committee of LIRIMA. LIRIMA. Retrieved on 2018-06-12. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":1" defined multiple times with different content - 1 2 3 "Amel Ben Adba", OKAYAFRICA's 100 WOMEN. Retrieved on 2018-07-13. (in en-US) Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":2" defined multiple times with different content - ↑ Tunisian Women Mathematicians' Association (2016). Retrieved on 2018-06-12.
- ↑ Andrieux (1993-09-01). "The reciprocity gap: a general concept for flaws identification problems" (in en). Mechanics Research Communications 20 (5): 415–420. DOI:10.1016/0093-6413(93)90032-J. ISSN 0093-6413.
- ↑ BEN ABDA (October 2005). "On the Use of the Reciprocity-Gap Functional in Inverse Scattering from Planar Cracks" (in en). Mathematical Models and Methods in Applied Sciences 15 (10): 1553–1574. DOI:10.1142/s0218202505000819. ISSN 0218-2025.
- ↑ (2008) Defect and material mechanics : proceedings of the International Symposium on Defect and Material Mechanics (ISDMM), held in Aussois, France, March 25-29, 2007, Dascalu, Cristian; Maugin, Gérard A.; Stolz, Claude, Dordrecht: Springer. ISBN 9781402069291. OCLC 261325816.
- ↑ Profil. www.hal.tn. Archived from the original on 2018-07-13. Retrieved on 2018-07-13.
- ↑ ENIT - LAMSIN. www.lamsin.rnu.tn. Archived from the original on 2019-02-28. Retrieved on 2018-07-13.
- ↑ Amel Ben Abda | African Women in Mathematics Association (en). africanwomeninmath.org. Retrieved on 2018-07-13.
- ↑ "TWMA Advisory Board", TUNISIAN WOMEN MATHEMATICIANS ASSOCIATION TWMA, 2016-11-30. Retrieved on 2018-07-13. (in en-US)
- ↑ TWMA AWARD for the Best PhD Thesis in Mathematics. Retrieved on 2018-06-12.