Gaa na ọdịnaya

Aminu Sani Jaji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aminu Sani Jaji bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye achụnta ego na onye ọrụ ebere. Ọ bụ onye otu ụlọ ndị nnọchi anya Naijiria, na-anọchite anya Kaura Namoda / Birnin Magaji na gọọmenti etiti ntuli aka na Zamfara Steeti. [1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nwachukwu (2024-05-25). Zamfara constituents notify Reps of decision to recall federal lawmaker (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-23.
  2. Jaji Eyes House Speakership Seat – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2024-12-23.
  3. Salman (2024-05-17). Zamfara APC suspends Rep member for anti-party (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-12-23.