Gaa na ọdịnaya

Amiyi town

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Amiyi
Village
SeatOgbaru

Amiyi bụ obodo dị n'ime ime obodo n'okpuru ọchịchị Ogbaru nke steeti Anambra, Naịjirịa . [1] Ọ dị na Anambra North senatorial district nke steeti ahụ. [1] Ọ bụ obodo na-asụ asụsụ Igbo nke ndị bi na ya bụ ndị ọrụ ugbo.[2]

Idei Mmiri na Amiyi

[dezie | dezie ebe o si]

Amiyi bụ ebe idei mmiri na-emekarị, ebe o dekọrọla ọtụtụ idei mmiri mere, dị ka nke mere n'afọ 2018, ebe idei mmiri riri nwa dị afọ itoolu mgbe ọ na-echu mmiri [3][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Anambra North Senatorial District (en-US). Centre for Community and Rural Development. Retrieved on 2025-11-07.
  2. 1 2 Ogbaru residents groan over abandoned road project – Orient Daily News – Latest News In Nigeria Today (en-US) (2022-07-07). Retrieved on 2025-11-07.
  3. QEDNG (2018-09-26). 9-year-old girl dies in Anambra flood (en-US). QED.NG. Retrieved on 2025-11-07.