Gaa na ọdịnaya

Amusa Suraj Adedeji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Adedeji Amusa Suraj bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si Ogun Steeti, Naijiria. Ọ lụrụ nwanyị ma nwee ụmụ abụọ. O nwetara NCE na Business Education (Accountancy) na B.Ed site na Federal College of Education, Abeokuta, na Ogun Steeti, Naijiria. O jere ozi dị ka onye otu ụlọ ndị nnọchiteanyas site na afọ 1999 ruo afọ 2003, na-anọchite anya Ijebu Ode / Odogbolu / Ijebu ugwu cọwụwa anyanwụ mpaghara .[1][2] Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye ndú mpaghara na Social Democratic Party nke Naịjirịa site na afọ 1990 ruo afọ 1993.[3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-27.
  2. Nigerian National Assembly delegation from Ogun. nzt.eth.link. Archived from the original on 2024-12-27. Retrieved on 2024-12-27.
  3. Adeolu (2017-02-22). AMUSA, Hon. Suraj Adedeji (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2024-12-27.