Anaocha
Ọdịdị
Anaọcha
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°6′18″N 7°0′36″E, 6°4′6″N 6°59′47″E, 6°5′47″N 7°1′3″E ![]() |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | Chairman of Anaocha local government ![]() |
Executive òtù | supervisory councillors of Anaocha local government ![]() |
òtù omebe iwu | Anaocha legislative council ![]() |

Anaocha bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda-ọwụwa anyanwụ Nigeria . Obodo ndi mejuputara ochichi obodo buAguluzigbo, Agulu, Neni, Ichida, Adazi-Ani, Adazi-Enu, Adazi-Nnukwu, Akwaeze, Nri, Obeledu.
Ụlọ akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Nke a bụ ndepụta ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na mpaghara ọchịchị Anaocha:
- Girls High School, Agulu
- Osisi AMCSS Neni
- Loretto Sekondari School, Adazi
- Community Sekondari School, Obeledu
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Ichida
- Community High School, Aguluzigbo
- Bubendorff Memorial Grammar School, Adazi Nnukwu
- Community Sekondari School, Agulu
- Ojiako Memorial Grammar School, Adazi Ani
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Union, Agulu
- Community Sekondari School, Adazi
- Community High School, Akwaeze
- Ụlọ akwụkwọ Grammar, Agulu
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Lake City, Nri
- Girls Sekondari School, Adazi-Nukwu
- Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Regal, Nri
Ndị ama ama
[dezie | dezie ebe o si]- Emeka Nwokedi – condukutor na musiki direcutor
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- Ogbe ọchịchị na steeti ANAMBRA ụbọchị Julaị 21, 2007; enwetara Ọktoba 4, 2007