Andżelika Borys
Ọdịdị

Andżelika Czesławowna Borys ( Belarusian ; amụrụ ụbọchị 18 ọnwa Ọktoba afọ 1973 [1] bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị na Belarus . A mụrụ ya na Grabyani- Hrodna district . Ọ bụ onye ndú nke Union of Poles na Belarus . [2] [3]
Borys gbara asọmpi na bowling na egwuregwu summer afọ 2011 nke World Polonia Games na Wrocław . [4]
Ndị ọchịchị Belarus nwụchiri Andżelika Borys n' ọnwa Machị 23, afọ 2021. A kọrọ na Borys bụ onye a na-enyo enyo na ikpe mpụ n'okpuru akụkụ 3 nke Art. 130 nke Criminal Code maka "akpalite ịkpọasị" na "mmezigharị nke Nazism". Viasna Human Rights Center ghọtara ya dị ka onye mkpọrọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị. [5] N'ọnwa Maachị afọ 2022, a tọhapụrụ ya n'ụlọnga; N' ọnwa April afọ 2023, e mechiri ikpe mpụ megide Borys. [6] [7]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Andżelika Borys podziękowała za życzenia urodzinowe! (pl). Związek Polaków na Białorusi (2021-11-08). Retrieved on 2022-10-15. “Swoje 48. urodziny prezes ZPB Andżelika Borys obchodziła 18 października w celi więzienia śledczego nr 8 w Żodzinie, uważanego za jedno z najcięższych więzień na Białorusi.”
- ↑ Andzelika Borys quits as head of Union of Poles in Belarus. Charter 97. Retrieved on 15 December 2010.
- ↑ Падзел у неафіцыйным Саюзе палякаў у Беларусі (be). Novy Chas (2017-02-13). Retrieved on 2023-04-17.
- ↑ Podsumowano igrzyska polonijne. umwd.dolnyslask.pl (2011-08-11). Retrieved on 2022-02-08.
- ↑ Andżelika Borys — Political prisoners in Belarus. prisoners.spring96.org. Retrieved on 2024-01-10.
- ↑ Анжаліка Борыс застаецца ў Горадні. Што цяпер зь фігурантамі "польскай справы" (be). Novy Chas (2022-08-23). Retrieved on 2023-04-17.
- ↑ Анжаліка Борыс: "Сяброўства і салідарнасць — гэтыя каштоўнасці па-за часам і важныя" (be). Novy Chas (2023-04-12). Retrieved on 2023-04-17.