Gaa na ọdịnaya

Andrew Jonathan Nok

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Andrew Jonathan Nok, NNOM (11 Febụwarị 1962 - 21 Nọvemba 2017) bụ Onye Naijiria Prọfesọ nke Biochemistry na odeakwụkwọ na-ahụ maka ihe gbasara ọha na eze nke Naijiria Academy of Science . [1][2] Na afọ 2010 ọ bụ onye nka natara onyinye Nigerian National Order of Merit Award (NNOM), na ngalaba sayensị na 2013 ọ meriri Alexander Humboldt Prize. [3] Ọ nwụrụ na 21 Nọvemba 2017 mgbe ọ rịasịrị obere ọrịa.[4]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Nok na afọ 11 Febụwarị 1962 na Kaduna Steeti, Northern Naijiria. [5] Nne na nna ya si na obodo Nok na Jaba Local Government Area nke Kaduna State. Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị LEA dị na Kaduna tupu ọ gaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị gọọmentị, Kafanchan ebe ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West African na 1979, n'otu afọ ahụ ka a nabatara ya na Mahadum Ahmadu Bello ebe ọ nwetara nzere bachelọ na Biochemistry na 1983, nzere masta na 1988 na nzere doctorate na 1993.[3][6] Ọ lụrụ Amina Nok ma bụrụ nna ụmụ atọ: Anita, Amanda na Nathan Nok.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Nok dịka Kọmishọna nke na afụ maka Ahụike na Ọrụ Mmadụ site n'aka Gọvanọ Ukwu nke Kaduna steeti, Mallam Nasir Ahmad el-Rufai na 29 Julaị 2015, ya na ndị ọzọ 12 a họpụtara.

Mmekọrịta

[dezie | dezie ebe o si]
  • Fellow, Nijiria Academy of ScienceỤlọ Akwụkwọ Sayensị Naịjirịa
  • Onye otu, Alexander von Humboldt FoundationNtọala Alexander von Humboldt
  • Fellow, Japan Society for the Promotion of Science
  • Ndị Enyi Lady Davis
  • Fellow, Nigerian Society of Biochemistry and Molecular Biology (NSBMB)
  • Fellow, NijiriaAcademy nke Science (NAS) Ụlọ Akwụkwọ Sayensị Naịjirịa (NAS)

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]

Ndi mmekọrịta nchekwa obi

  1. Members of Council. Nigerian Academy of Science. Archived from the original on 7 July 2015. Retrieved on 6 June 2015.
  2. Lawani Mikairu (1 December 2011). Five professors win 2010/2011 Merit Award. Vanguard News. Retrieved on 6 June 2015.
  3. 3.0 3.1 Prof. Andrew Jonathan Nok (NNOM). Nigerian National Order of Merit. Retrieved on 6 June 2015. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "NNOM" defined multiple times with different content
  4. Breaking: Kaduna Commissioner for Education dies at 55 (en-US). Vanguard News (2017-11-21). Retrieved on 2020-07-17.
  5. Members of Council. Nigerian Academy of Science. Archived from the original on 7 July 2015. Retrieved on 6 June 2015.
  6. Lawani Mikairu (1 December 2011). Five professors win 2010/2011 Merit Award. Vanguard News. Retrieved on 6 June 2015.