Anita Pendo
Anita Pendo (amuru Febụwarị 14, 1986 (afọ 39) na Kampala), Uganda nye Syprien Mpabuka na Apophia Mukampabuka) bụ onye nta akụkọ Rwandan, [1] onye na-eme ihe nkiri, mc na deejay. Ọ na-anọbu n'ememme egwu dị iche iche gụnyere Primus Guma Guma Super Star nke ụlọ ọrụ Bralirwa Brewery kwadoro..
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Pendo na 1986 na Mengo, Uganda, ebe ya na ezinụlọ ya biri.[1] N’ọnwa nke asatọ nke 1994, ya na ezinụlọ ya laghachiri Rwanda.[2] Pendo bụ onye mbụ mụrụ n'ime ụmụaka asaa ndị nne na nna Syprien Mpabuka na Apophia Mukampabuka mụrụ.[3] Ọ mụtara ibu ọrụ mgbe nna ya nwụnahụrụ ya mgbe ọ bụ nwata; ọ bụ nne ya tolitere mana ya na nne nne ya bi. Pendo nwere ụmụ nwoke abụọ mụrụ Ndanda Alphonse.[4] Ụmụntakịrị ndị ahụ malitere ịmụ bọọlụ n'ụlọ akwụkwọ egwuregwu bọọlụ Dream Team nke Gimmy Mulisa duziri, onye na-agbabu Apr FC na ndị otu mba Amavubi. [1][2]
O nwetara nzere bachelọ na akwụkwọ akụkọ na Mahadum Mount Kenya n'afọ 2014.[3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ malitere ọrụ odeakụkọ n'afọ 2007. [4] Pendo bụzi onye nta akụkọ ọkachamara maka RBA, onye na-arụkwa ọrụ dị ka MC, yana onye na-agba egwú.[5] O nwetara mkpali site n'aka ezinụlọ ya ka ọ sonye n'ọrụ mgbasa ozi dị ka ọrụ ya.O meriri dị ka onye na-eme ihe ngosi redio kacha mma n'Africa n'afọ 2024.[6][7][8][9]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Reporter (2014-06-27). WORD HAS IT... (en). The New Times. Retrieved on 2024-12-04.
- ↑ Gatera (2025-02-08). DJs Anita Pendo, Caspi set for ‘Love & Cheers Valentine’s Soirée’ (en). The New Times. Retrieved on 2025-02-16.
- ↑ Ministry of Youth should empower real artists-Anita Pendo – UMUSEKE – News indeed (en-US). Archived from the original on 2024-12-07. Retrieved on 2024-12-04.
- ↑ Reporter (2014-05-28). Celebrities eye Big Brother Africa (en). The New Times. Retrieved on 2024-12-04.
- ↑ Kantengwa (2017-03-18). Pendo on breaking into the entertainment industry (en). The New Times. Retrieved on 2024-12-04.
- ↑ Ntarindwa (2024-04-01). Anitha Pendo bags 2023 African Female Radio Presenter award (en). The New Times. Retrieved on 2024-12-04.
- ↑ Umutesi (2011-05-06). Society Profile: 'My fans keep me going' - Anita Pendo (en). The New Times. Retrieved on 2024-12-04.
- ↑ Nsabimana (2019-11-27). Kigali partygoers in for good vibes at silent disco (en). The New Times. Retrieved on 2024-12-04.
- ↑ Reporter (2014-07-30). Artistes gear up for 'Bye Bye Vacances' show (en). The New Times. Retrieved on 2024-12-04.