Anna Aloys Henga
Anna Aloys Henga
| |
|---|---|
Anna Aloys Henga na-ese foto na onyinye IWOC n'akụkụ US First Lady Melania Trump
| |
| Mba | Ndị Tanzania |
| Ọrụ (s) | Onye nnọchi anya mba ọzọ, onye ọka iwu, onye na-ahụ maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ |
| Onye bu ya ụzọ | Helen Kijo-Bisimba |
| Onyinye | 2019 International Women of Courage Award |
Anna Aloys Henga bụ onye ọka iwu Tanzanian na onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ nke a maara maka ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya gụnyere atụmatụ inye ụmụ nwanyị ike dịka ịhazi mgbochi nke ụmụ nwanyị na mba Tanzania. Ọ ghọrọ onye isi nchịkwa nke Legal and Human Rights Center na afo pụkụ abụọ na iri na asatọ.
Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Nne na nna Henga bu ndị onye orụ Obodo, o bụkwa otú n'ime ụmụ ise ha mụtara. O kwụrụ na ọ maghị na o bú nwa ikpa oke mmekọahụ. [citation needed]
Ọ na-eme mkpọsa iji belata nkwarụ ụmụ nwanyị. Ọ bụ iwu na-akwadoghị na mba Tanzania kemgbe na afo puku narị itoolu na iri itoolu na asatọ mana a na-eme atụmatụ na 10% nke ụmụ agbọghọ ka na-ata ahụhụ ọgwụgwọ a.[1]
N'afọ pụkụ abụọ na iri na ise, ọ kpọkọtara ndị ọzọ Civil Societies na Tanzania iji nwee ihe ịga nke ọma n'ịgbaso ntuli aka nke Tanzania. A makwaara ya maka ịkpali ụmụ nwanyị ndị ọzọ itinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Tanzania.[2]
Ọ bụkwa onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ ma họpụta ya dị ka onye isi nchịkwa nke Legal and Human Rights Center (LHRC) na afọ pụkụ abụọ na iri na asatọ na-anọchi Dr. Helen Kijo-Bisimba.[3]
Akụkụ ndị isi nke nka ya bụ Iwu Ihe Ndị Ruuru Mmadụ, nyocha Iwu, Mmekọahụ na Omume maka Òtù Na-abụghị Gọọmenti na Nkà Mmụta.[4]
Anna nwere nzere masta na Development Policy and Practice for Civil Society, (Mzumbe University, Tanzania), Post Graduate Diploma na Business Administration - Institute of Finance Management (IFM Tanzania), Bachelor of Laws (University of Dar es Salaam, Tanzania), Diploma na Gender- site na Sweden Institute of Public Administration na Diploma na Theology site na Mahanaim School of Theology, Certificate of Directorship site na Institute of Directors (IoDT) na Certificate of Corporate Governance site na ESAMI.[5][6]
Òtù ọ na-eduzi (LHRC) na-edekọ ọnọdụ Human Rights na Tanzania site na akụkọ Tanzania Human Rights nke a na-emepụta kwa afọ na kwa afọ. A makwaara nzukọ ahụ nke ọma maka Nleba anya ntuli aka, Mmụta Obodo na Usoro Ọchịchị. [7]
N'afọ pụkụ abụọ na iri na itolu, a kpọrọ aha ya dị ka otu n'ime ndị natara International Women of Courage Award ma nata onyinye a ma ama site na United States Department of State . [8][2] N'ụzọ dị ịrịba ama, ya, Moumina Houssein Darar (Djibouti) na Maggie Gobran (Egypt) bụ ụmụ nwanyị Afrịka atọ a gụnyere n'afọ a.[9]
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Fighting for the Rights of Women and Girls in Tanzania | YALI Network (en-US). Young African Leaders Initiative Network (2019-03-27). Retrieved on 2020-02-06.
- ↑ 2.0 2.1 2019 International Women of Courage Award. www.state.gov. Archived from the original on 2019-03-06. Retrieved on 2019-03-22.
- ↑ Introducing the LHRC new Executive Director, Ms. Anna Aloys Henga. www.humanrights.or.tz. Archived from the original on 2020-04-17. Retrieved on 2019-03-22.
- ↑ Booyzen. Student Profile of: Ms Anna Henga (en-GB). Centre for Human Rights. Retrieved on 2025-07-17.
- ↑ LHRC | (en). humanrights.or.tz. Retrieved on 2025-07-17.
- ↑ Booyzen. Student Profile of: Ms Anna Henga (en-GB). Centre for Human Rights. Retrieved on 2025-07-17.
- ↑ Enforcement of Cybercrimes law alarms development partners (en). The Citizen (2021-04-21). Retrieved on 2025-07-17.
- ↑ First lady Melania Trump honors 10 with 'Women of Courage' award (en). UPI. Retrieved on 2019-03-22.
- ↑ U.S. honours three African women from Djibouti, Egypt and Tanzania for courage (en). Face2Face Africa (2019-03-13). Retrieved on 2019-03-22.