Gaa na ọdịnaya

Annabella

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Annabella
Mmekọahụ Nwanyị
Aha ndị ọzọ
Hụkwa Anna, Annabel, Anabela

Annabella, Anabella, ma ọ bụ Anabela bụ aha e nyere nwanyị. Ndị ama ama nwere aha gụnyere:

  • Annabella nke Scotland (ihe dị ka 1433–1509), ada nke Eze James Mbụ
  • Annabella (onye na-eme ihe nkiri) (1907-1996), aha ogbo nke onye na-eme ihe nkiri French Suzanne Georgette Charpentier
  • Anabela Atijas (amụrụ 1975), onye na-agụ egwú Serbian nke a maara nke ọma dị ka Anabela
  • Anabela Basalo (amụrụ 1972), onye edemede Serbia
  • Anabela Braz Pires (amụrụ 1976), onye ọbụ abụ Portuguese mara aha ya dị ka Anabela
  • Anabella Castro, onye nlereanya Colombia
  • Anabela Cossa (amụrụ 1986), onye egwuregwu bọọlụ Mozambique
  • Anabela Đogani (amụrụ 1975), onye na-abụ abụ Bosnian-Serbian
  • Anabella Drummond (c. 1350–1401), Queen Consort nke Scotland
  • Annabella Lwin, (amụrụ 1966) Anglo-Burmese onye na-abụ abụ nke Bow Wow Wow onye na-edekọ mgbe ụfọdụ n'okpuru aha "Annabella"
  • Annabella Piugattuk (amụrụ 1982), onye na-eme ihe nkiri Canada
  • Anabela Miranda Rodrigues (amụrụ 1954), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Portugal
  • Annabella Sciorra (amụrụ 1964), onye America na-eme ihe nkiri
  • Bella Thorne (amuru 1997a-eme ihe nkiri, onye na-agba egwu, onye na'agụ egwu na onye na-ese ihe nlereanya
  • Annabel (disambiguation)
  • Bella (disambiguation)