Anne-Marie Kantengwa
Ọdịdị
A mụrụ Anne-Marie Kantengwa na 1953 na Jabana, nke dịdebere Kigali, Rwanda. Ọ bụ nwanyị ọchụnta ego na onye bụbu onye nnọchi anya Rwandan Patriotic Front (FPR) na nzuko omeiwu nke Rwanda. [1]
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]Anne Marie Kantengwa bụ onye Rwanda lanarịrị mgbukpọ agbụrụ na 1994, [2] nne na nna ya, di ya, ndị ikwu ya na ụmụ ya nwụnahụrụ ya.[2]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "House Approves Development Board", The New Times, 10 July 2008. Retrieved on 1 November 2010.
- 1 2 Testimony: The memories of our loved ones should be the engine that makes us work hard (en). The New Times | Rwanda (2012-04-11). Retrieved on 2021-12-09.