Annette Kolb

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Annette Kolb

Annette Kolb (aha njirimara Anna Mathilde Kolb; amụrụ na ụbọchị atọ n'ọnwa Febụwarị, n'afọ 1870 na Munich; nwụọ na ụbọchị atọ n'ọnwa Disemba, n'afọ 1967 na Munich) bụ onye edemede German na onye na-ahụ maka udo.

Ọ malitere ịrụsi ọrụ ike n'ihe ndị na-eme udo n'oge Agha Ụwa Mbụ ma nke a kpatara nsogbu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya site n'oge ahụ gaa n'ihu. Ọ hapụrụ Germany n'afọ 1920 ma machibido ọrụ ya iwu n'oge Reich nke Atọ. O dere akwụkwọ akụkọ banyere ndị nọ n'ọkwá dị elu ma n'oge ndụ ya, o dere akwụkwọ akụkọ na-abụghị akụkọ ifo banyere ndị na-agụ egwú. N'afọ 1955, ọ meriri Goethe Prize.[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Exilliteratur
  • Ndepụta nke ndị na-eme udo

Ndemsibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rundfunk. "Annette Kolb und Bayern: Eine schwierige Liebe | BR.de", 2017-12-02. Retrieved on 2018-08-01. (in de-DE)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]