Gaa na ọdịnaya

Annie Kenney

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Annie Kenney
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
Aha enyereAnnie Dezie
Aha ezinụlọ yaKenney Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Septemba 1879 Dezie
Ebe ọmụmụSpringhead Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya9 Julaị 1953 Dezie
Ebe ọ nwụrụHitchin Dezie
NwanneJessie Kenney, Nell Kenney, Rowland Kenney, Kitty Kenney Dezie
Dị/nwunyeJames Taylor Dezie
NwaWarwick Kenney-Taylor Dezie
Onye dị ịrịba amaChristabel Pankhurst, Frederick Pethick-Lawrence, 1st Baron Pethick-Lawrence, Grace Roe Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, suffragist, suffragette, women's rights activist Dezie
Ụdị ọrụ yaWomen's suffrage Dezie
Archive naUniversity of East Anglia Archives Dezie
Onye òtù nkeWomen's Social and Political Union Dezie
Ihe omume dị ịrịba amaimprisonment Dezie
Ihe nriteHunger Strike Medal Dezie

Ann "Annie" Kenney (13 Septemba 1879 – 9 Julaị 1953) bụ onye bekee na-arụ ọrụ n'ọkwa nke ghọrọ onye isi na Women's Social and Political Union [en].

Akụkọ ndụ ya

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Kenney na 1879 na West Riding of Yorkshire [en], England.[1] Ọ bụ nwa nwanyị nke anọ n'ime ezinụlọ nwere ụmụ iri na abụọ.[2]

Mgbe ọ dị afọ 10, ọ malitere ịrụ ọrụ n'ebe a na-akwa ákwà na-agakwa ụlọ akwụkwọ, ọ bụkwa onye na-agachi chọọchị anya.[3][4]

Mgbe nne ya nwụrụ na 1905, Kenney na ụmụnne ya isii nọgidere na nna ya.[5]

Kenney sonyeere aka na otu Women's Social and Political Union (WSPU).[6] O jiri Minnie Baldock [en] hibere alaka mbụ ya na London.[7] Kenney dọọrọ mmasị ndị nta akụkọ na ọha na 1905 mgbe a tụrụ ya na Christabel Pankhurst mkpọrọ ruo ọtụtụ ụbọchị maka mwakpo na mgbochi metụtara ajụjụ Sir Edward Grey [en] na nnọkọ oriri na ọṅụṅụ na Manchester n'okwu gbasara votu ụmụ nwanyị.[8] A na-ekwu na ihe a merenụ bụ ịmalite usoro ọhụrụ na mgba maka ịhọpụta ụmụ nwanyị na UK site na nkwenye nke usoro agha.[9]

Annie nwere ọtụtụ ndị enyi dị ka Emmeline Pethick-Lawrence [en], Baroness Pethick-Lawrence [en], Mary Blathwayt [en], Clara Codd [en], Adela Pankhurst [en] na Christabel Pankhurst.[10][11]

Mgbe ụmụ nwanyị karịrị afọ 30 meriri votu ahụ na 1918, Kenney lụrụ James Taylor wee biri na Hertfordshire [en]. A mụrụ otu nwa nwoke, Warwick Kenney Taylor na 1921. Mgbe ọrịa strok gasịrị ọ nwụrụ na 9 Julaị 1953, ọ gbara afọ 73.[12][13]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Rosen, Andrew (2013-01-17). Rise Up, Women!: The Militant Campaign of the Women's Social and Political Union, 1903-1914 (in en). Routledge. ISBN 978-1-136-24754-5. 
  2. Woodhead, Geoffrey (2003). The Kenney family of Springhead. 
  3. Jenkins, Lyndsey (2019-12-01). "Annie Kenney and the Politics of Class in the Women’s Social and Political Union" (in en). Twentieth Century British History 30 (4): 477–503. DOI:10.1093/tcbh/hwz021. ISSN 0955-2359. 
  4. Harrison, Brian (2004-09-23), "Annie Kenney (1879–1953)", The Oxford Dictionary of National Biography, Oxford University Press, doi:10.1093/ref:odnb/34285, retrieved 2025-09-12
  5. Rappaport, Helen. (2001) Encyclopedia of women social reformers, Volume 1. Santa Barbara, California : ABC-CLIO. p. 359-361. ISBN 9781576071014.
  6. "Jessie Kenney", Spartacus Educational. (in en)
  7. Jackson, Sarah. "The suffragettes weren't just white, middle-class women throwing stones", The Guardian, 12 October 2015.
  8. Sacrifice that is all but forgotten (en) (2005-10-13).
  9. Rosemary Taylor (4 August 2014). East London Suffragettes. History Press, 32–. ISBN 978-0-7509-6216-2. 
  10. Christabel Pankhurst and Annie Kenney (en-GB).
  11. "Diary reveals lesbian love trysts of suffragette leaders", The Observer, 2000-06-11. (in en-GB)
  12. The British Archive for Contemporary Writing CollectionsOnline | KP/AK/6/3 - Scattering of Annie Kenney's ashes -photographs. Retrieved on 15 November 2022.
  13. Annie Kenney - a truly remarkable Oldham woman. Retrieved on 15 November 2022.