Anthony Okpotu
Ọdịdị
Anthony Okpotu (amụrụ na 3 n'ọnwa Maachị afọ 1994) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ maka klọb Saudi Al-Jandal na Ndị otu mba Naijiria.
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya na Makurdi, Okpotu nọrọ na Lobi Stars na Al-Ittihad Tripoli.[1] N'ọnwa Eprel afọ 2018 o nwere ikpe na klọb Danish Brøndby . [2] Ọ sonyeere otu Morocco Difaâ Hassani El Jadidi na July 2018.[3] Na 31 Jenụwarị 2019, a gbazinyere Okpotu na klọb Albania KF Laçi.
N'abalị iri n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2020, ọ bịanyere aka na klọb Qatar SC.[4]
Na 28 n'ọnwa Julaị afọ 2023, Okpotu sonyeere ndị otu Saudi First Division Al-Ain . [5]
Na 23 Junn afọ 2024, Okpotu sonyeere Al-Adalah . [6]
Na 23 Ọgostu afọ 2025, Okpotu sonyeere Al-Jandal.[7]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Okpotu mere nke mbụ ya na mba ụwa maka Naịjirịa n'afọ 2018.
Nsọpụrụ
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 "Okpotu seeks for space among stars". The Guardian. 23 September 2017.
- ↑ "Truppen til dagens Reserveligakamp mod FCK" (in Danish). Brøndby IF. 10 April 2018. Retrieved 10 April 2018.
- ↑ Ed Dove (12 July 2018). "NPFL goal king Anthony Okpotu moves to Difaa El Jadida". ESPN. Retrieved 10 August 2018.
- ↑ القطرية, العرب (23 October 2020). "نادي قطر يتعاقد مع المهاجم النيجيري انتوني اوكبوتو". العرب القطرية (in Asụsụ Arabiikị). Retrieved 31 December 2021.
- ↑ "المهاجم النيجيري أنتوني أوكبوتو ، عيناويا".
- ↑ "اهلا بك في نادي العدالة".
- ↑ "النيجيري " أوكبوتو " لاعـبًا لـ #مارد_الجوف".
- ↑ "جدول ترتيب هدافين الدوري التونسي 2019/2020". جدول. 7 August 2019.