Gaa na ọdịnaya

Antonia Ally

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Antonia Ally
Born
Antonia Ally

Nigeria.
CitizenshipNigeria
EducationBrunel University, United Kingdom
OccupationSocial Entrepreneur/Activist
OrganizationHOW Foundation
Known forEducational development and technology

Antonia Ally bụ onye ọchụnta ego Naijiria, onye bụbu onye isi oche nke The How Foundation, otu na-abụghị maka inweta uru nke Dr. Herbert Wigwe guzobere, n'onwa Jenụwarị afọ 2016 [1] [2] na onye ndụmọdụ pụrụ iche nye Minista Naijiria na-ahụ maka njem ụgbọelu na Aerospace Development, Festus Keyamo . [3] [4] [5][6]

Site na HOW Foundation, Ally ekesawo ihe karịrị net puku iri nke eji achụ anwụnta n'efu, ọgwụ puku ise n'efu maka igbochi na ịgwọ ịba [7] [8] ma merie Global Peace Ambassador n’oge afọ 2017 site na United Nations. [9][10]

Edensịbia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Antonia Ally, CEO, How Foundation: We’re motivated to make the best out of youths (en-US). The Sun Nigeria (2016-10-09). Retrieved on 2022-04-06.
  2. HOW Foundation Gives Makoko Residents Educational, Medical Items | Business Post Nigeria (en-GB) (2019-05-03). Retrieved on 2022-04-06.
  3. Youths undergo leadership, mentorship training - The Nation Newspaper. thenationonlineng.net. Retrieved on 2022-04-06.
  4. MSN. www.msn.com. Retrieved on 2025-04-27.
  5. Independent (2025-03-08). Former Herbert Wigwe’s Foundation CEO, Antonia Ally Now Special Adviser to Aviation Minister (en-GB). Headlines Nigeria. Retrieved on 2025-04-27.
  6. Keyamo’s S.A Archives (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2025-04-27.
  7. Antonia Ally On A Rescue Mission (en-GB). Independent Newspaper Nigeria. Retrieved on 2022-04-06.
  8. Foundation restates commitment to youth development (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-11-16). Retrieved on 2022-04-06.
  9. HOW Foundation rewards outstanding students with laptops (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-02-18). Retrieved on 2022-04-06.
  10. allure1 (2017-07-17). 10 Minutes With Antonia Ally (en-US). Vanguard Allure. Retrieved on 2025-04-27.