Gaa na ọdịnaya

Arinola Fatimoh Lawal

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Arinola Fatimoh Lawal
Member of the Kwara State House of Assembly
Assumed office
18 March 2023
Member of the Kwara State House of Assembly
from Idi-Ape, Ilorin East Local Government
Assumed office
18 March 2023
Personal details
Born (1969-10-26) 26 Ọktoba 1969 (age 57)
Idi-Ape, Ilorin East Local Government Kwara State Nigeria
Political partyAll Progressive Congress
EducationKwara State Polytechnic
Alma mater
Occupation
  • Politician
  • Administrator

Arinola Fatimoh Lawal bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na-anọchite anya mpaghara Ilorin ọwụwa anyanwụ, mpaghara gọọmentị ime obodo Ilorin ọ bụla n'ime Nzukọ nke iri na Ụlọ Nzukọ nke Kwara Steeti .[1][2]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Arinola na Ụbọchị iri abụọ na isii n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1969 na Idi-Ape, Ilorin East Local Government areas Kwara Steeti Naịjiria. O nwetara asambodo ya n'ụlọ akwụkwọ West African na Queens College Ilorin n'afọ 1986. Ọ gụrụ maka Isi nri na Nhazi ụlọnkwari akụ na Kwara State Polytechnic iji nweta Nzere Diploma Mba nakwa Diploma Mba kacha dị élú n'afọ 1988 yana 1993 n'otu n'otu.[3]

Arinola jere ozi n'ọtụtụ ụlọ ọrụ onwe onye gụnyere Mohbalamira Nigeria Limited, Abuja ebe ọ jere ozi n"oge na-adịbeghị anya dị ka onye isi nchịkwa tupu nhọpụta ya dị ka onye Kọmishọna na 2019 maka Onye Nlekọta ihe gbasara Mmiri na gọvanọ nke Kwara Steeti. N'afọ 2021, Gọvanọ Ukwu AbdulRahman AbdulRazaq họpụtara ya dị ka onye isi maka Azụmaahịa, Innovation na Teknụzụ. N'afọ 2023, o meriri ma merie tiketi n'okpuru ikpo okwu nke All Progressive Congress dị ka onye otu nzukọ steeti nke na-anọchite anya mpaghara ọwụwanyanwu nke Ilorin na Nzukọ nke iri . [3] [4][5]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Bankole, Idowu (2019-09-26). "26-year-old, four other women make Kwara's first cabinet list". Vanguard (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2024-12-27.
  2. ↑ Azeez, Biola (2023-03-21). "APC wins 23 Kwara Assembly seats, PDP wins one seat". Nigerian Tribune (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2024-12-27.
  3. 1 2 "HON. ARINOLA FATIMOH LAWAL". Kwara State House of Assembly (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2024-12-29. Retrieved 2024-12-27.
  4. ↑ Faith, Adeoye (2021-05-11). "Kwara governor swears in new commissioners". Nigerian Tribune (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2024-12-27.
  5. ↑ "Kwara assembly confirms 16 commissioner-nominees". Daily Trust. November 2019. Retrieved 2024-12-27.