Arinze Stanley Egbengwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Arinze Stanley Egbengwu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2002, 20 Novemba 1993 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà Dezie
ebe agụmakwụkwọImo State University Dezie
webụsaịtịhttp://www.arinzestanley.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Arinze Stanley Egbengwu (a mụrụ ya na afo1993) bụ onye omenkà Naijiria, onye na-eme ihe nkiri, onye na-ese foto, injinia, na onye ọchụnta ego. A maara ya nke ọma maka ịmepụta eserese pensụl. [1]

Na-arụ ọrụ n'ụzọ bụ icheku unyi na eserese na mpempe akwụkwọ, Arinze na-eji ọrụ ya dị ka onye na-akwado ndị na-elekọta mmadụ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọrụ ya na-ekwupụta okwu gụnyere ịkpa ókè agbụrụ, ịgba ohu nke oge a, na akwado kwa ụmụnwanyị na obodo ya na n'ụwa niile. [2]

A mụrụ Arinze ka ụbọchị Novemba dị na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na afo 1993. Ọ bụ omenkà na-akụzi onwe ya ma biri na Lagos, Nigeria . [3] [4]

N'afọ 2014, Arinze gụsịrị na Mahadum Imo State ma nweta nturu ugo Bachalos nke injinịa na injinịa ọrụ ugbo . [5] [6]

  1. Arinze Stanley Egbengwu | Leading Change (en). Archived from the original on 2018-12-30. Retrieved on 2020-08-13.
  2. Arinze Stanley Egbengwu | Leading Change (en). Archived from the original on 2018-12-30. Retrieved on 2020-08-13.
  3. "Meet 23-years-old Arinze Stanley Who Makes Pencil Drawings Like Real Life Images". (in en-GB)
  4. Insanity: An Exhibition of Hyperrealist Art – Omenka Gallery (en-US).
  5. Home (en-US). Archived from the original on 2017-09-28. Retrieved on 2020-08-13.
  6. Artist (en-US). Archived from the original on 2017-09-30. Retrieved on 2020-08-13.