Gaa na ọdịnaya

Arsan Duolai

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Arsan Duolai bụ chi Yakut okpuru uwa. N'akụkọ ifo ndị Turkey, a maara ya nke ọma dị ka chi anyaukwu na ihe ọjọọ.[1] Ndị mmụọ ozi ya ka e nyere ọrụ ịchịkọta ehi na ịnyịnya maka ịchụ àjà.

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]