Asụsụ̀ Spanish nke Chile
Ọdịdị

Asụsụ̀ Spanish nke Chile bụ otu n’ime ụdị Spanish dị iche iche a na-asụ n’akụkụ ka ukwuu nke Chile. Ụdị olu Spanish nke Chile nwere nkwupụta olu, gramà, mkpụrụokwu na ojiji okwu kwa ụbọchị pụrụ iche, nke dị iche na nke Spanish ọkọlọtọ. Ụfọdụ ndị ọkà mmụta asụsụ na-akọwa ya dị ka otu n’ime ụdị Spanish kacha dị iche iche.