Asụsụ Amba (Bantu)
Ọdịdị
| Amba Kwamba | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Uganda, DR Congo | |
| Total speakers: | Templeeti:Sigfig | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Atlantic–Congo Volta-Congo Benue–Congo Bantoid Southern Bantoid Bantu (Zone D.20–30) Boan Bomokandian Biran Amba | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | — | |
| ISO 639-3: | rwm | |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
| Amba | |
|---|---|
| Kwamba | |
| Native to | Uganda, DR Congo |
Native speakers |
40,000 (2002)[1] |
| Language codes | |
| ISO 639-3 | rwm |
| Glottolog | amba1263 |
D.22[2] | |
Amba (nke a na-akpọkwa Bulebule, Hamba, Humu, Kihumu, Ku-Amba, Kuamba, Lubulebule, Lwamba, Ruwenzori Kibira, nakwa Rwamba) bụ asụsụ ndị Amba na-asụ n'akụkụ ụfọdụ nke Uganda nakwa Democratic Republic of Congo. Ndị Amba na-akpọ ya Kwamba ma makwara ya dị ka Kihumu dị na Democratic Republic nke dị na Congo. Amba nwere 70% okwu yiri Bera. Olumba ndị a gụnyere Kyanzi (Kihyanzi) nakwa Suwa (Kusuwa).
E nwere otu Amba pidgin a na-akpọ Vamba, nke na-adịghịzi.[2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Amba at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
- 1 2 Jouni Filip Maho, 2009. New Updated Guthrie List Online