Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Antakarana

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Antakarana
Spoken in:
Total speakers: 221,000
Language family: Tustrunizit
 Malayo-Polynesian
  Western Indonesian
   Barito
    East Barito
     Northern malagasic
      AntakaranaTempleeti:Infobox Language/script
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: xmv

Templeeti:Infobox Language/IPA

Antakarana bụ asụsụ ugwu nke Malagasy nke ndị na asụ ya bụ ndị Antakarana n'ime mpaghara nke Antsiranana. [1][2]

Nchịkọta

[dezie | dezie ebe o si]

Antakarana bụ asụsụ ugwu nke Malagasy nke nọ na ezinụlọ asụsụ ọstroneshian .Ọ nwere njikọ chiri anya na asụsụ Ugwu Sakalava, Bushi, asụsụ Ugwu Betsimisaraka,nakwa asụsụ Tsimihety

.

Agụgụ nkewa ha

[dezie | dezie ebe o si]

Antakarana bụ asụsụ amara ama n'ime mpaghara nke Diana yana kwa ntakịrị na Sava na Sofia .

Ihe ndị e ji mara ya

[dezie | dezie ebe o si]

Ọnụnọ ogologo oge French nọrọ n'ime mpaghara Atsinanana mere ka ndị na-asụ asụsụ Antakarana nabata okwu ụfọdụ si na French na asụsụ há, nke mere asụsụ ha na nke ndị French jiri nwetu nyitere.

Ihe odideaa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Discover The Beauty of Madagascar Language - The Nature Project Films (en-US) (2024-06-29). Retrieved on 2025-03-18.
  2. Language page of Scripture Earth. scriptureearth.org. Retrieved on 2025-03-18.