Asụsụ Awera
Ngwaọrụ gasị
Omume ihe
Izugbe
N'ọrụ ndị ọzọ
Ọdịdị
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Awera bu asụsụ Lakes Plain nke Papua, Indonesia. A na asu karii ya na ndida anyawu Geelvink Bay, na ime otu obodo Awera[1] na ime Wapoga District, Waropen Regency, Papua. obodo ahu nwere otutu Ansus (Austronesian) speakers.
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Clouse (1997). "Towards a reconstruction and reclassification of the Lakes Plain languages of Irian Jaya", in Karl Franklin: Papers in Papuan linguistics no. 2. Canberra: Pacific Linguistics, 133–236. ISBN 0858834421.
Ewepụtara site na "https://ig.wikipedia.org/w/index.php?title=Asụsụ_Awera&oldid=203224"