Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Ayere-Ahan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Asụsụ Ayere-Ahan bụ asụsụ ụzo abụo nke ndịda odịda anyanwụ Naijiria, Ayere na Ahan ( ma o bụ Ahaan ) bụ ngalaba nọọrọ onwe ya nke asụsụ Volta-Niger. A na asụ asụsụ ndịa na mpaghara oke ala Kogi Steeti na Ondo Steeti, Naijiria

ASJP 4.0 na-ekewa asusụ Ayere-Ahan dịka kacha nwee mmekọrita chiri anya na asụsụ Yoruboid languages.[1]

Aha na ebe

[dezie | dezie ebe o si]

N'okpuru bụ ndepụta aha asụsụ Ayere-Ahan na ebe ha dị site na Blench (2019).[2]

Asụsụ Asụsụ ndị ọzọ Aha ndị ọzọ Ebe (s)
Ahan Ahhan Ondo Steeti, Ekiti LGA, Ajowa, Igashi, na obodo Omou
Uwu Ayere Kwara Steeti, Oyi LGA, Kabba Distrikti
  1. Müller, André, Viveka Velupillai, Søren Wichmann, Cecil H. Brown, Eric W. Holman, Sebastian Sauppe, Pamela Brown, Harald Hammarström, Oleg Belyaev, Johann-Mattis List, Dik Bakker, Dmitri Egorov, Matthias Urban, Robert Mailhammer, Matthew S. Dryer, Evgenia Korovina, David Beck, Helen Geyer, Pattie Epps, Anthony Grant, and Pilar Valenzuela. 2013. ASJP World Language Trees of Lexical Similarity: Version 4 (October 2013).
  2. Blench, Roger (2019). An Atlas of Nigerian Languages, 4th, Cambridge: Kay Williamson Educational Foundation.