Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Boghom

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Boghom
asụsụ, modern language
Mba/obodoNaijiria Dezie
Ụmụ amaala kaFederal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Plateau Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Boghom (nke a makwaara dị ka Bogghom, Bohom, Burom, Burum, Burrum; ndị Hausa na-akpọ ya Burmawa, Borrom, Boghorom, Bokiyim) bụ asụsụ Afro-Asiatic nke ọtụtụ ndị mmadụ na Kanam & Wase nke Plateau Steeti Naijiria,na-asụ.

Ndị Boghom na-abụkarị ndị ọrụ ugbo, n'agbanyeghị na ụfọdụ n'ime ha na-azụ anụ. N'akụkọ ihe mere eme, ịchụ nta bụkwa ọrụ kacha mkpa ndị mmadụ na-arụ.

Boghom bụ otu n'ime asụsụ asatọ e gosipụtara na Barawa Lexicon nke Ronald Cosper: Jimi, Zul, Geji, Polci, Dott, Sayanci, Buli na Boghom . [1]

Ihe edeturu

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Caron (2002). "Review of "Ɓarawa lexicon: a wordlist of eight South Bauchi (West Chadic) languages: Boghom, Buli, Dott, Geji, Sayanci and Zul" by Ronald Cosper, Munich: LINCOM EUROPA, 1999.". Chadic Newsletter 23: 46–80. 

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]