Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Burate

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Burate
Spoken in: Indonesian Papua
Total speakers: 100
Language family: East Geelvink Bay
 Burate
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: bti

Burate bụ asụsụ Papua nke ógbè Papua nke Indonesia, n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Cenderawasih Bay. Ebe ndị a na-asụ asụsụ Burate gụnyere Papua Provence, ọnụ osimiri Wapoga, otu obodo dị na mpaghara Waropen Bawah, na ọchịchị Yapen Waropen.[1]

Burate yiri Asụsụ East Geelvink Bay ma eleghị anya ọ nọ n'ezinụlọ ahụ, mana ọ bụghị ihe akaebe nke ọma iji jide n'aka.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Where on earth do they speak Burate?". www.verbix.com (in Bekee). Retrieved 2017-02-08.