Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Dusun Witu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Witu
Spoken in: Indonesia 
Region: Kalimantan
Total speakers: 5,000
Language family: Tustrunizit
 Malayo-Polynesian
  East Barito
   South
    Witu
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: duw

Dusun Witu, ma ọ bụ Witu, bụ asụsụ ndị Dusun Witu bi na Borneo na-asụ kpọmkwem na Kalimantan Tengah Province, South Barito ọchịchị, na nso obodo Pendang na Buntokecil;  ndịda obodo Muarateweh na Indonesia.  Ọ na asụsụ Malagasy a na-asụ na Madagascar nwere njikọ chiri anya.

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:Languages of Indonesia