Asụsụ Kangri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

  

Kangri bụ asụsụ Indo-Aryan a na-asụ n'ebe ugwu India, karịsịa na Kangra, Una na akụkụ ole na ole nke Hamirpur nke Himachal Pradesh ya na n'akụkụ ụfọdụ nke Gurdaspur, Rupnagar na Hoshiarpur nke Punjab.[1] A na-ejikọta ya na ndị bi na Ndagwurugwu Kangra. E mere atụmatụ na ọnụ ọgụgụ ndị na-asụ ya dị otu kpọm asaa nde (dị ka nke 1996), ebe ndị kọrọ asụsụ mbụ ha dị ka Kangri na ọnụ ọgụgụ afọ 2011 bụ otu kpọm iri na asaa nde (ma e jiri ya tụnyere otu kpọm iri na abụọ nde na 2001).[2][3]

Edemede[dezie | dezie ebe o si]

Ntọala edemede nke asụsụ ahụ bụ edemede Takri mana ugbu a ndị mmadụ na-ede asụsụ Kangri na edemede Devanagari.

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named e20
  2. 2011 Census tables: C-16, population by mother tongue. Census of India Website. Retrieved on 4 November 2018. The precise figure is 1,117,342
  3. Census of India: Abstract of speakers' strength of languages and mother tongues –2001. censusindia.gov.in. The precise number is 1,122,843.