Asụsụ Ngile
Ọdịdị
| Ngile Daloka | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | Sudan | |
| Region: | South Kordofan | |
| Total speakers: | Templeeti:Sigfig | |
| Language family: | Nnijer–Kongo Kordofanian Talodi–Heiban Talodi Ngile–Dengebu NgileTempleeti:Infobox Language/script | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | —
| |
| ISO 639-3: | jle
| |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Ngile, nke a makwaara dịka Daloka, Taloka, Darra, Masakin, Mesakin, bụ asụsụ mba Niger-Congo a na-edeghị ede n'ezinụlọ Talodi nke a na-asụ na ndịda Ugwu Nuba na ndịda Sudan. Ọ ji pasentị iri asatọ n'okwu yie Dengebu, nke Ndị Mesakin na-asụ.
Olumba dịgasị na ya
[dezie | dezie ebe o si]Olumba ndị a bụ (Ethnologue, mbipụta nke iri abụọ na abụọ):
- Asụsụ Masakin Tuwal (nke a na-asụ n'obodo Masakin na Togosilu)
- Asụsụ Daloka (nke a na-asụ n'obodo Daloka na El Aheimar)