Asụsụ Ogbi nke Central Taurus
Ọdịdị
| Central Taurus Sign Orta Toroslar İşaret Dili | ||
|---|---|---|
| Signed in: | Turkey | |
| Region: | Taurus Mountains | |
| Total signers: | — | |
| Language family: | Language isolate | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | sgn | |
| ISO 639-3: | — | |
Asụsụ ogbi nke Central Taurus (CTSL; Turkish: Orta Toroslar İşaret Dili) bụ asụsụ ogbi obodo Turkey. A na-asụ ya n'ime obodo atọ dị n'etiti ugwu Taurus. Rabia Ergin mere ka ụwa mata ya, [1] onye ekpughere ya mgbe o na-etolite.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]1." Asusu ogbi Taurus". Rabia Ergin, Ph.D eweputara 2020-02-19.
- ↑ Central Taurus Sign Language (en). Rabia Ergin, Ph.D.. Archived from the original on 2018-10-04. Retrieved on 2020-02-19.