Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Ogbi nke Chiriqui

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Asụsụ Ogbi Chiriqui (Spanish: Lengua de Señas de Chiriquí, LSCH) bụ asụsụ ndị ogbi ndi nti chiri bụ́ isi nke ógbè Chiriquí na Panama.O doghị anya ma ọ bụ ihe jikọrọ ya na Asụsụ ogbi nke Panama, bụ́ nke ya na ya na-aghọtachaghị; ọ bụrụ otú ahụ, ọ ga-abụkwa ihe jikọrọ ya na Asụsụ Ogbi nke America.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Parks, Williams &Parks (2014) Perfil Sociolinguistico de los sordos de Panama ewetara 2019-01-03 na Way back Machine


Templeeti:Sign language navigation