Asụsụ Ogbi nke Wanib
Ọdịdị
| Wanib Sign Language | ||
|---|---|---|
| Signed in: | Papua New Guinea | |
| Region: | southern Toricelli Range | |
| Total signers: | — | |
| Language family: | village sign? | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | sgn | |
| ISO 639-3: | none | |
Asụsụ Ogbi nke Wanib bụ asụsụ ndị ogbi a kọrọ na ya, ikekwe asụsụ ndị ogbi nke obodo, n’otu ógbè na-asụ Heyo na Papua New Guinea. A na-asụ ya n'ebe ọdịda anyanwụ nke Asụsụ Ogbi Mehek, mana asụsụ abụọ ahụ na-egosipụta asụsụ dị iche iche a na-asụrụ n'obodo ha: Wanib SL na-agbaso usoro okwu SVO nke Heyo, ebe Mehek SL na-agbaso usoro okwu SOV nke Mehek. [1]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- Reed, Laura; Rumsey, Alan (2019). asụsụ ndị ogbi na papua New Guinea na solomon. John Benjamins Publishing company.p. 150. ISBN 9789027261823..
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Templeeti:Languages of Papua New GuineaTempleeti:Sign language navigation
- ↑ Reed (2019). Sign Languages in Papua New Guinea and the Solomon. John Benjamins Publishing Company. ISBN 9789027261823.