Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Ogbi nke Zambia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Asụsụ Ogbi nke Zambia
sign language, modern language
mba/obodoZambia Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue5 Na-etolite Dezie

 

Asụsụ ogbi nke Zambia bụ asụsụ ndị ogbi na-asụ na Zambia . O doghị anya mmadụ ole ndị Zambia na-eji Asụsụ ogbi nke Zambia, ọ bụ ezie na a na-akụzi ya n’ụlọ akwụkwọ pụrụ iche, ndị nsụgharị na-apụtakwa na ihe omume telivishọn ụfọdụ. Òtù Ndị Ntụgharị Asụsụ Ogbi nke Zambia (ASLIZ) na-etinye aka n'ịkwalite nkwado dị ukwuu maka na nnabata nke asụsụ ogbi nke Zambia n'ụlọ akwụkwọ, na gọọmentị na mgbasa ozi ntụrụndụ dị ka telivishọn.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:Languages of Zambia