Asụsụ Paniya
Ọdịdị
| Paniya Lua error in Module:Unicode_data at line 483: attempt to index field 'scripts' (a boolean value). | ||
|---|---|---|
| Spoken in: | India | |
| Region: | Kerala | |
| Total speakers: | Templeeti:Sigfig | |
| Language family: | Tadravidt Southern Southern I Tamil–Kannada Tamil–Kota Tamil–Toda Tamil–Irula Tamil–Kodava–Urali Tamil–Malayalam Malayalamoid Paniya–Ravula Paniya | |
| Language codes | ||
| ISO 639-1: | none | |
| ISO 639-2: | — | |
| ISO 639-3: | pcg | |
| Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. | ||
Paniya ( []) bụ otu n'ime asụsụ Malayalamoid a na-asụ na India. Ndị Paniya na-asụ ya, bụ́ ebo a haziri ahazi nke nwere ọtụtụ ndị na-asụ ya na steeti Kerala. A makwaara asụsụ a dị ka Pania, Paniyan na Panyah. Ọ bụ nke ezinụlọ asụsụ Dravidian.[1] Dịka ọnụọgụgụ mmadụ nke afọ 1981 si kwuo, e nwere ndị na-asụ Paniya dị puku iri isii na atọ na narị asatọ na iri abụọ na asaa, nke gụnyere puku iri ise na isii na narị itoolu na iri ise na abụọ na Kerala, puku isii na narị atọ na iri itoolu na atọ na Tamil Nadu, narị anọ na iri asatọ na abụọ na Karnataka.[2] Ọtụtụ n'ime ndị na-asụ ya dị na mpaghara Wayanad, Kozhikode, Kannur na Malappuram nke Kerala, nakwa n'akụkụ ọdịda anyanwụ nke ugwu Nilgiri na Tamil Nadu.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta asụsụ ndị India site na ọnụ ọgụgụ ndị na-asụ ya
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ A Hand Book of Population Statistics - Census 1981. Registrar General & Census Commissioner, India (1988).
- ↑ A Hand Book of Population Statistics - Census 1981. Registrar General & Census Commissioner, India (1988).
Ịgụ ihe ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]- Kapp (2020). Paniya, Beiträge zur Kenntnis südasiatischer Sprachen und Literaturen. Harrassowitz Verlag. ISBN 9783447114479.