Asụsụ Topoiyo
Ọdịdị
Asụsụ Topoiyo bụ asụsụ Austronesian nke West Sulawesi, Indonesia nke ndị mmadụ na-asụ na Tabolang Village, Topoyo District, Central Mamuju Regency, West Sulawesi. Ọtụtụ mgbe, ndị na-asụ Topoiyo na-asụkwa Mamuju na Indonesian. A na-asụkwa Topoiyo n'ime obodo ndị ọzọ dị na Topoyo District, dị ka obodo Salulebo, Topoyo, na Salupangkang..[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Bahasa Topoiyo (id). Bahasa dan Peta Bahasa di Indonesia. Badan Pengembangan dan Pembinaan Bahasa. Retrieved on 2 Jun 2021.
Templeeti:Celebic languagesTempleeti:Nuclear Malayo-Polynesian languages