Gaa na ọdịnaya

Asụsụ Wayanad Chetti

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wayanad Chetti
Lua error in Module:Unicode_data at line 483: attempt to index field 'scripts' (a boolean value).
Spoken in: India
Total speakers: 5,000
Language family: Tadravidt
 Southern
  Southern I
   Tamil–Kannada
    Tamil–Kota
     Tamil–Toda
      Tamil–Irula
       Tamil–KodavaUrali
        TamilMalayalam
         Malayalamoid
          Wayanad ChettiTempleeti:Infobox Language/script
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: ctt

'Wayanad Chetti' ( [ʋɐjɐnaːɖə̆ t͡ʃeːi]), ma ọ bụ Chetti,bụ asụsụ Dravidian nke ndịda India nke ndị obodo Wayanadan Chetti na mpaghara Wayanad nke Kerala, India na-asụ. O nwere myirịta okwu nke 62-76% na Gowder, 65% na Jen Kurumba na 52% na Kannada. .[1] Kannada bụ asụsụ kachasị nso. [2] Asụsụ ha dịkwa nnọọ ka Badaga.[3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:Dravidian languages