Asabe Vilita Bashir
Ọdịdị
Asabe Vilita Bashir
| Akụkụ nke | House of Representatives of Nigeria |
|---|---|
| Ụdịekere | nwanyị |
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Febụwarị 1965 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Borno |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Maiduguri, academic degree, academic degree, academic degree |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Asabe Vilita Bashir (onye amụrụ na 1965) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Nigerian n' ọkwa gọọmenti etiti. Ọ na-akwado ndị inyom na ụmụaka.
Agụm Akwụkwọ ya
[dezie | dezie ebe o si]Bashir nwetara akwụkwọ GCE si n'aka Federal Government College na Maiduguri na 1984. O debanyere aha na Mahadum University of Maiduguri ka ọ mụọ Ṅkụzi. E nyere ya BSc na Education na 1988, onye nọ na nchịkwa na atụmatụ 'MEd in Administration and Planning' na1992, na Ph.D. na Nkà ihe ọmụma na 2002.[1]
Ọrụ ya
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye òtù nke Ụlọ Nnọchiteanya Nigeria na Gọọmenti etiti,[2] na-anọchite anya Gwoza, Chibok na Damboa federal konstituencies na Borno State. Ọ na-akwado oru ngo nke ga-eme ka ndụ nke ndị Boko Haram insurgency na-emerụ ahụ, karịsịa ụmụ nwanyị na ụmụaka.[3][4]
Ṅrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Hon. Asabe Vilita Bashir: Education. Federal Republic of Nigeria.
- ↑ Biography of Asabe Vilita Bashir (2015-12-16). Archived from the original on 2018-07-10. Retrieved on 2018-09-13.
- ↑ Lawmaker to Aisha Buhari: Start a pet project on Boko Haram victims. Archived from the original on 26 May 2018. Retrieved on 26 May 2018.
- ↑ Reps to FG: Reopen schools in Borno, Yobe, Adamawa. The Nation. Retrieved on 26 May 2018.
Njikọ mpụgha
[dezie | dezie ebe o si]- Profile na National Assembly website