Gaa na ọdịnaya

Ash Merlyn International School

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ash Merlyn International School
Address
Map
1 Victory Estate

,
Nigeria
Information
TypePrivate
MottoBuilding global champions
EstablishedSepụtemba 2011; 15 years ago (2011-09)
StatusOpen
PrincipalAustin Daniel.
Teaching staff80
GenderMixed
Age3 to 14
Campus typeUrban
Colour(s)    White and grey
Websitewww.ashmerlynintsch.com
Ash Merlyn International School
Ebe Ọ Dị
Map
1 Obodo mmeri

,
Naịjirịa
Ihe ọmụma
Ụdị Nkeonwe
Ụkpụrụ nduzi Ịrụ ndị mmeri ụwa
E guzobere ya Septemba 2011; Afọ iri na anọ gara aga    
Ọnọdụ Meghere Emeghe
Isi
Austin Daniel
Ndị nkuzi
80
Mmekọahụ Ngwakọta
Afọ 3 ruo 14
Ụdị ụlọ akwụkwọ
Obodo
Agba Ọcha na ntụ  
Ebe nrụọrụ weebụ www.ashmerlynintsch.com

Ash Merlyn International School dị na Elelenwo, Port Harcourt, Rivers State. Ọ bụ ụlọ akwụkwọ nke onweonye mbụ ụlọ akwụkwọ ụmụ nwoke na ụmụ nwanyị nke ụmụ akwụkwọ dị afọ atọ ruo afọ iri na otu na-agụ na ya. Ebe nrụọrụ weebụ ụlọ akwụkwọ ahụ bụ: www.ashmerlynintsch.com. E hiwere ụlọ akwụkwọ ahụ na Septemba 2011 ma lekwasị anya na "iwulite ndị mmeri ụwa".[1]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]

 Templeeti:Port Harcourt

  1. ↑ "School Head Lauds The Tide For Blazing The Trail". The Tide. 18 May 2016. Retrieved 28 May 2016.