Atif Abdelmageed
Ọdịdị
Dr Atif Abdelmageed | |
|---|---|
| Executive Director of the Arab Regional Scout Office of the World Scout Bureau | |
Dr. Atif Abdelmageed Abdelrahman Ahmed sitere na Khartoum, Sudan (Arabic: عاطف عبد المجيد; amụrụ n'ọnwa June 7) na-eje ozi dị ka onye isi nchịkwa nke Arab Regional Scout Office nke World Scout Bureau. Na 2006, a kpọrọ ya Onye nduzi nke Mpaghara Arab.[1][2]
Ọ bụbu onye na-ahụ maka mmemme Air Scout nke Sudan, na ọ bụ onye na-anya ụgbọelu. Ọ gụrụ ọgwụ na Mahadum Juba na Pennsylvania State University, Ọ rụrụ ọrụ maka World Health Organisation, biri na Omdurman, ma biri na Nasr City, district nke Cairo, Egypt.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ King of Sweden Arrives in Oman. The Middle East Times. Retrieved on 2016-11-26.
- ↑ The 6th International Scout Gathering is launched under a patronage and sponsorship. Scout.org (2014-02-10). Archived from the original on 2015-09-09. Retrieved on 2016-11-26.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]
- WSEC Day 2 - Keynote Address Academia - Dato Thomas Chee and Atif Abdelmageed, YouTube
- Dr. Atif Abdelmageed Abdelrahman, issuu
- 2011 ARTDO 38th Conference Speakers List, Otu ndị China maka Ọzụzụ na mmepe
- Biography of Dr. Atif Abdelmageed Abdelrahman, issuu
- Happy Birthday, scout.org