Atiqa Odho
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Pakistan |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Febụwarị 1968 |
Ebe ọmụmụ | Karachi |
ọrụ ọ na-arụ | ocho mma, social worker, omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1989 |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All-Pakistan Muslim League |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Ihe nrite | Nigar Awards |
Atiqa Odho[1] (Urdu; amụrụ ka ọnwa Febụwarị dị na iri na abụọ na afọ nari iri itoolu iri isii na asatọ) bụ onye na-eme ihe nkiri na telivishọn na ihe nkiri na Pakistan, onye na-elekọta telivisheneng, na aha ya bụ Odho cosmetics.[2] Ọ malitere na usoro TV nke Anwar Maqsood. A maara ya nke ọma maka, Sitara aur Mehrunissa wee pụta na ihe nkiri dịka Dasht, Nijaat, Harjaee na nso nso a na Humsafar. O mechara mee ihe nkiri dị iche iche, gụnyere Jo Darr Gya Woh Marr Gya, Mummy na Mujhe Chand Chahiye .
Mbido ndụ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya n'ezinụlọ Sindhi, nwa nwa nke sardar nke Jacobabad, na 1968, ọ malitere ndụ ọrụ ya dị ka onye na-ese ihe ntecha na onye na-eme ntutu isi na 1989.[3][4] Mgbe ọ na-arụ ọrụ dị ka onye na-ese ihe maka ụlọ ọrụ mgbasa ozi dị iche iche na Karachi, onye telivishọn, Anwar Maqsood chọpụtara ya. Ọ pụtara na egwuregwu ya, Sitara Aur Mehrunissa na 1993. N'afọ 1995, o mere ihe nkiri mbụ ya na Jo Darr Gya Woh Marr Gya . Ọrụ ọhụrụ ya bụ dị ka Mansura na Pyar Ke Sadqey .
- ↑ NewsBytes. Atiqa Odho is all set for a fundraiser in the US (en). www.thenews.com.pk. Retrieved on 2019-09-14.
- ↑ Atiqa Odho Profile. Archived from the original on 22 September 2010. Retrieved on 23 September 2010.
- ↑ Mahrukh Farooq (30 April 2015), "Profile: Atiqa Odho", Slogan magazine (April 2015), vol. 23, no. 6, p. 31
- ↑ Beauty business beckons. Dawn.com.pk. Archived from the original on 10 July 2012. Retrieved on 23 September 2010.