Awka North
Ọdịdị
Mgbago ugwu Awka
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 6°15′0″N 7°10′0″E |
Awka North bu Lokal Goomenti nke di na Anambara Steeti,na Odida anyanwu Naijiria. Obodo ndi enwegasiri n'Ime ya gunyere Oba Ofemili,Ugbene,Ebenebe,Achalla(nke bu Isi ya),Urum, Amanuke,Isu Aniocha,Mgbakwu,Ugbenu.
Ụlọ akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Nke a bu uloakwukwo ndi digasi na ya nke gunyere;
Nwaokike Memorial Skul of Excellence nke di n'Ebenebe
Favour of Grace International Skul,Ebenebe
Signs and wonders Sekondiri Skul, Ebenebe
Holy spirit Sekondiri Skul,Ebenebe
Community Sekondiri,Amansea
Community Sekondiri Skul,Isuaniocha
Community Sekondiri Skul,Ebenebe
Community Sekondiri Skul, Mgbakwu
Community Sekondiri Skul,Achalla
Community Sekondiri Skul,Amanuke
Community Sekondiri Skul Urum
Community Sekondiri Skul,Oba ofemmili
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- GOVERNEMT [ AREAS na ANAMBRA STATE nke ụbọchị Julaị 21, 2007; enwetara Ọktoba [ <span title="Dead link tagged August 2016">njikọ nwụrụ anwụ</span> ]4, 2007